Home Music Video Evang Nnamdi Ewenighi – Ezi Nwanyi

Evang Nnamdi Ewenighi – Ezi Nwanyi

0
Evang Nnamdi Ewenighi Ezi Nwanyi Mp3 Download
Evang Nnamdi Ewenighi Ezi Nwanyi Mp3 Download

Nigerian music sensation, songwriter and contemporary christian music minister Evang Nnamdi Ewenighi release a brand new and magnificent single melody titled Ezi Nwanyi. Which is now available everywhere.

This Amazing sound of worship Ezi Nwanyi by Evang Nnamdi Ewenighi is a single that would definitely be a blessing to you as this is birthed out by the spirit of the most high God so don’t just listen but be expect as well.
STREAM ON DIGITAL PLATFORMS HERE

DOWNLOAD MP3

Evang Nnamdi Ewenighi – Ezi Nwanyi Lyrics

Ezinwayi Mara obi nke di′ya (×2)
Onye ezi omume, onye inye-aka nke nma si na igwe wé ziterem ooo

Ezinwayi Mara obi nke di’ ya (×2)
Onye ezi omume, onye inye-aka nke nma si n′igwe wé zitérém ooo.

Ōna émé ihe obim nācho (×2)
Ngaba Uzö ijé lóta
Ogoli Mara obi nke diya
Emem’ obi añuri

Ōna émé ihe obim nācho (×2)
Ngaba Uzö ijé lóta
Ogoli Mara obi nke diya
Emem’ obi añuri

Odighi émé′ ihe ge ewé gi iwé
Odighi achō ihe ge ewé gi iwe
Omé mistake émé′ og’esekpuru ala we yo diya ngba′ghara aaa…

Nwayi nmō Chineke n’achi
Obu ih′aaa k’eji Mara ya

Odighi émé′ ihe ge ewé gi iwé ma’ōli
Odighi achō ihe ge ewé gi iwe
Omé mistake émé’ og′esekpuru ala we yo diya ngba′ghara inugo ooo…

On’amuta Umu nke Mara nma na′ obodo
On’amuta Umu nke Mara nma, ōmuta umu nke Mara nma
Onye ha ezi nkwado
Owé gbuzu o ōcha′ke

On’amuta Umu nke Mara nma
On′amuta Umu nke Mara nma, ōmuta umu nke Mara nma
Onye ha ezi nkwado
Owé gbuzu o ōcha’ke

Simi Christy ghotara ihe nnekwu
On’ enwé kwa añuri maka n′ihi ná ōchōtara ezinwayi nke′ Mara obi ya
Iso na ndi chotara ya?

Ezinwayi bu nke nwere agwa’ oma
Ogoli nwayi bu nke nwere agwa′ oma
Ichōba inu nwayi, gba nbō chota nke Chi’nenye
Obu nk′ahu kacha nma

Ajō nwayi puru iwépu ndu gi iii n’uwa
Ajō nwayi puru iwépu ndu gi
Inuta ajō nwayi, udo g′agba ōsō na ndu gi ya n’ōga n’iru so ya

Ajō nwayi puru iwépu ndu gi n′ime obodo
Ajō nwayi puru iwépu ndu gi
Inuta ajō nwayi, udo g′agba ōsō na ndu gi ya n’ōga n′iru so ya

Nwoke obula chōrō inu nwayi, Néé’ kwa ekpere ig′ekpe (×2)
Chineke nye’ mu ezi nwayi nke Mara obim′muo
Nna nye’ mu ezi nwayi nke Mara obim’muo
Obughi nke Mara mma na aru ma agwa ya jōrō njō
Obughi nke Mara mma, ma n′omume ya jōrō njō
Obughi oke akwa n′anyi ka nkpa, nwa mammy water
Enyé’la mu ya oooo.
Onye enyem′aka bu Chineke nyere’mu ya ooo
Onye inye′aka bu Chineke nyere’mu ya
Obu ya nyere mu ya we kpōyá onye ezi omume
Obu ya nyere mu ya we kpōyá onye ndum′ōdu
Obu ya nyere mu ya we kpōyá onye ezi omume
Obu ya nyere mu ya we kpōyá onye inye aka aaa…

Obu Chi nyere’mu o onye inye-aka nkwū aba
Chi nyere’mu o onye inye-aka nji egoli
Obu Chi n′enye onye obula yōrō ya
Igaghi ayō achicha onyé gi okwute Chineke adighi otu′a
Igaghi ayō azu onyé gi agwó Chineke adighi otu’a
Nwayi Mara obi nke diya ooh oooh oo.
Ihu′kwanu Nwayi Mara obi nke diya o
Onye ezi omume,
Onye inye aka nke nma si na igwe we zitere’ mu′o ighota’ go ooo.

In 2 Corinthians 3:6, the b side of that scripture stated that “for the letter killeth, but the spirit giveth life.” Ezi Nwanyi by Evang Nnamdi Ewenighi mp3 download is just beyond the lyrical aspect of it but also contains spirit of God that gives everlasting life unto them that desire Him. Blessed are those who hunger and thirst for righteousness, for they shall be filled” (Matthew 5:6).

Evang Nnamdi Ewenighi Ezi Nwanyi Mp3 Download is available to all mankind. To anyone that desire to worship Jesus Christ in spirit and in truth, for the word of God says that “God is a Spirit: and they that worship him must worship him in spirit and in truth” – John 4:24. So guys, the only conditions for our worship to be accepted is to do it in spirit and in truth and Ezi Nwanyi Evang Nnamdi Ewenighi is here to support you. Get the Hot Christian Song today.

BIBLE VERSES THAT ENCOURAGE PRAISES AND WORSHIP

  • Psalms 63:3-4
    Because thy lovingkindness is better than life, my lips shall praise thee. Thus will I bless thee while I live: I will lift up my hands in thy name.
  • Psalms 28:7
    The Lord is my strength and my shield; my heart trusted in him, and I am helped: therefore my heart greatly rejoiceth; and with my song will I praise him.
  • John 4:24-28 KJV
    God is a Spirit: and they that worship him must worship him in spirit and in truth. The woman saith unto him, I know that Messias cometh, which is called Christ: when he is come, he will tell us all things. Jesus saith unto her, I that speak unto thee am he. And upon this came his disciples, and marvelled that he talked with the woman: yet no man said, What seekest thou? or, Why talkest thou with her? The woman then left her waterpot, and went her way into the city, and saith to the men,
  • Psalms 7:17
    I will praise the Lord according to his righteousness: and will sing praise to the name of the Lord most high.
  • Jeremiah 29:11
    For I know the thoughts that I think toward you, saith the Lord, thoughts of peace, and not of evil, to give you an expected end.

Join our WHATSAPP CHANNEL or TELEGRAM CHANNEL for instant updates

Leave A Reply

Please enter your comment!
Please enter your name here